Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

a Ọ na-abụ ụmụ nwaanyị ụfọdụ mụọ nwa ọhụrụ, isi anaghị akpakọcha ha ọnụ, ya emee ka ha ghara ilekọta nwa ha otú nne kwesịrị isi elekọta nwa ya. Ma, ha ekwesịghị ichewe na o si ha n’aka. Otu ụlọ ọrụ dị n’Amerịka na-ahụ maka ahụ́ ike kwuru, sị: “Ihe ndị nwere ike ịkpata ya bụ ụfọdụ mgbanwe nwaanyị mụrụ nwa na-enwe n’ahụ́, nsogbu ndị nwaanyị ahụ nwere mgbe ọ dị ime na ihe ndị ọzọ . . . ọ bụghị ihe nne mụrụ nwa mere ma ọ bụ ihe ọ na-emeghị.” Ị chọọ ịmatakwu gbasara ya gụọ isiokwu bụ́ “Understanding Postpartum Depression” Ọ gbara na Teta! (Bekee) nke Jun 8, 2003.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya