Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Baịbụl gwara anyị aha ndị mmụọ ozi ụfọdụ. (Ikpe 13:18; Dan. 8:16; Luk 1:19; Mkpu. 12:7) Jehova gụrụ kpakpando nke ọ bụla aha. (Ọma 147:4) N’ihi ya, ọ dịghị njọ iche na ndị mmụọ ozi niile, ma onye nke mechara ghọọ Setan, nwere aha.