Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Otu ọkà mmụta Baịbụl kwuru na a bịa n’ihe ndị Juu kweere, ndị ahụ tamuru ntamu megide Mozis na-ekwu na ihe ahụ Mozis mere abụghị ọrụ ebube, n’ihi na Mozis ma na mmiri dị na nkume ahụ. N’ihi ya, ha chọrọ ka Mozis kụọ mkpara ya na nkume ọzọ ka a mara ma mmiri ọ̀ ga-agbapụtakwa. Ma, ihe a bụ ihe ha kweere.