Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ dịghị njọ iche na ndị nwere nkwarụ tupu Amagedọn ga-ebu ya gafee Amagedọn. Mgbe Jizọs nọ n’ụwa, ọ gwọrọ ndị nwere “ụdị nsogbu ahụ́ ike ọ bụla.” O ji ya gosi anyị ihe ọ ga-emere ndị gafere Amagedọn, ọ bụghị ndị e si n’ọnwụ kpọlite. (Mat. 9:35) O doro anya na ndị e si n’ọnwụ kpọlite ga-enwe ezigbo ahụ́ ike.