Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mgbe Josef pụtachara n’ụlọ mkpọrọ, o kwuru na Jehova mere ka obi ya jụrụ n’ahụhụ ndị ọ tara ma nye ya nwa nwoke. Ọ gụrụ nwa mbụ ya Manase, n’ihi na ọ sịrị: “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile.”—Jen. 41:51.