Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu afọ 2019 gwara anyị ihe atọ mere na anyị ekwesịghị ịtụ ụjọ ma mgbe ihe ọjọọ mere n’ụwa ma ọ bụ mee anyị. A ga-atụle ihe atọ ndị ahụ n’isiokwu a. Ọ ga-eme ka anyị ghara ịna-atụcha ụjọ, meekwa ka anyị na-atụkwasịkwu Jehova obi. Na-echebara isiokwu afọ a echiche. Buru ya n’isi ma ọ bụrụ na i nwere ike. Ọ ga-eme ka okwukwe gị sikwuo ike maka nsogbu ndị ga-abịara gị n’ọdịnihu.