Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d E kwuru banyere okwu a bụ́ “Atụla egwu” ugboro atọ n’Aịzaya 41:10, 13, na 14. Amaokwu ndị a kwukwara “n’ihi na m nọnyeere gị,” “n’ihi na abụ m Chineke gị,” na “m ga-enyere gị aka.” Gịnị mere Jehova ji mee ka Aịzaya dee okwu ndị a? Ọ bụ iji mesie otu ihe dị mkpa ike, ya bụ, na ihe ga-eme ka anyị kwụsị ịtụ ụjọ bụ ịtụkwasị Jehova obi.