Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’oge na-adịghị anya, anyị ga-aga maka Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị iji cheta ọnwụ Jizọs Kraịst. Ọ na-akụziri anyị ọtụtụ ihe banyere ụdị ịdị umeala n’obi, obi ike na ịhụnanya Jizọs nwere. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú anyị nwere ike isi na-akpa àgwà ndị ahụ magburu onwe ha Jizọs nwere.