Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWA FOTO: Ebe a na-egosi otú ndị ohu Chineke kwesịrị ntụkwasị obi si cheta ọnwụ Jizọs n’oge ndịozi Jizọs; n’ihe dị ka afọ 1880; n’ogige ịta ahụhụ ndị Nazi nakwa n’oge anyị a n’Ụlọ Nzukọ Alaeze a na-ekpuchighị elu ya, bụ́ nke na-efughị oké ego. Ọ dị n’otu mba na-ekpo ọkụ, nke dị n’Ebe Ndịda Amerịka.