Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ncheta Ọnwụ Kraịst a ga-eme ná mgbede Fraịdee, abalị iri na itoolu n’ọnwa Eprel, afọ 2019, ga-abụ ọmụmụ ihe kacha mkpa n’afọ. Olee ihe mere anyị ji aga ya? Ọ bụ n’ihi na anyị chọrọ ime ihe dị Jehova mma. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’àgwà ndị na-eme ka anyị na-aga Ncheta Ọnwụ Jizọs nakwa ọmụmụ ihe ndị anyị na-enwe kwa izu.