Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe banyere ndị ọzọ na-emetụ Jehova na Jizọs n’obi. N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka ha. Anyị ga-atụlekwa ihe mere ihe gbasara ndị ọzọ kwesịrị iji na-emetụ anyị n’obi nakwa ụzọ ndị anyị nwere ike isi eme ya.