Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b NKỌWAKWU: Igosi na ‘ihe banyere ndị ọzọ na-emetụ anyị n’obi’ pụtara na anyị ga-agbalị ka anyị ghọta otú obi dị ha ma mee ka obi dịrị anyị otú ọ dị ha.—Rom 12:15.