Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mkpebi kacha mkpa ị ga-eme ná ndụ gị bụ ma ị̀ ga-eme baptizim ma ọ bụ na ị gaghị eme. Gịnị mere mkpebi a ji dị mkpa? Anyị ga-aza ajụjụ a n’isiokwu a. Ọ ga-enyere ndị na-eche echiche ime baptizim aka imeri nsogbu ndị na-egbochi ha ime baptizim.