Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Setan na ndị mmụọ ọjọọ ya na-aghara ndị mmadụ ụgha banyere ndị nwụrụ anwụ, si otú ahụ na-eduhie ha. Ụgha ndị ahụ emeela ka ndị mmadụ na-eme omenala ndị Akwụkwọ Nsọ na-akwadoghị. Isiokwu a ga-enyere gị aka ịna-erubere Jehova isi ma ndị mmadụ chọọ ịmanye gị ka i mee ụdị omenala ndị ahụ.