Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị e metọrọ n’oge ha bụ ụmụaka ka nwere ike ịna-enwe ọtụtụ ihe ga na-enye ha nsogbu n’obi, a sịgodị na o meela ọtụtụ afọ ihe ahụ mere. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịmata ihe kpatara ya. Anyị ga-amatakwa ndị nwere ike ịkasi ha obi. N’ikpeazụ, anyị ga-atụle ụzọ ụfọdụ anyị nwere ike isi akasi ha obi.