Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ndị okenye ekwesịghị ịkpọ nwatakịrị ka ọ nọrọ ya mgbe ha na onye ahụ e kwuru na o metọrọ ya na-ekwurịta okwu. Nne ma ọ bụ nna ma ọ bụkwanụ onye ọzọ nwatakịrị ahụ tụkwasịrị obi nwere ike ịgwa ndị okenye ihe nwatakịrị ahụ kwuru merenụ. Ime otú ahụ ga-eme ka obi ghara ịgbawakwu nwatakịrị ahụ.