Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Isiokwu a ga-eme ka anyị kwetasikwuo ike na ọ bụ naanị Jehova kwesịrị ịgwa anyị otú anyị ga-esi ebi ndụ. Ọ ga-emekwa ka anyị mata na mmadụ iso amamihe nke ụwa a ga-akpatara ya ezigbo nsogbu, ma iso amamihe si n’Okwu Chineke ga-abara anyị uru.