Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Setan bụ aka ochie n’iduhie ndị mmadụ. O meela ka ọtụtụ ndị na-eche na ha nweere onwe ha, ebe ọ bụkwanụ na ha nọ n’okpuru ya. N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe dị iche iche Setan na-eji eduhie ndị mmadụ.