Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d NKỌWA FOTO: Ebe otu nwanna nwaanyị nọ na mahadum. Ya na ụmụ akwụkwọ ibe ya kwetara n’ihe onye nkụzi ha na-akụziri ha na sayensị na nkà na ụzụ ga-akwụsị nsogbu niile ụmụ mmadụ nwere. Mgbe o mechara gaa ọmụmụ ihe, o nweghịzi mmasị n’ihe a na-amụ, ya ana-enyokwa ụmụnna enyo.