Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Lọt, Job na Neomi ji obi ha niile fee Jehova, ma o nwekwara mgbe nsogbu ndị siri ike bịaara ha. Isiokwu a ga-atụle ihe anyị ga-amụta n’akụkọ ha. Ọ kọwakwara ihe mere o ji dị mkpa ka anyị na-enwere ụmụnna anyị ndidi na ọmịiko mgbe ha nwere nsogbu, nakwa ka anyị na-agụgụ ha obi.