Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWA FOTO: Ebe otu nwoke na-aga ezumike natara ụmụnna akwụkwọ n’ọdụ ụgbọelu. Mgbe o mechara gaa n’ebe a na-elegharị anya, ọ hụkwara ụmụnna na-ezi ozi ọma n’ebe ndị mmadụ na-anọkarị. Mgbe ọ lọtara n’ụlọ, ụmụnna ọzọ bịakwara izi ya ozi ọma.