Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị nwere ike ịhụ ndị na-enweghị mmasị n’okpukpe ma ọ bụ ndị na-ekweghị na Chineke n’ozi ọma ugbu a karịa na mbụ. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’otú anyị nwere ike isi kụziere ha Baịbụl na otú anyị nwere ike isi nyere ha aka ikweta ihe Baịbụl kwuru na ịtụkwasị Jehova Chineke obi.