Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c NKỌWA FOTO: Ebe otu nwanna na-ezi onye ọrụ ibe ya ozi ọma n’ụlọ ọgwụ ha na-arụ ọrụ, onye ọrụ ibe ya ahụ emechaa gaa na jw.org.