Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’agbanyeghị afọ ole anyị ferela Jehova, anyị kwesịrị ịna-agbakwu mbọ ka anyị bụrụ Ndị Kraịst tozuru etozu. Pọl onyeozi gwara Ndị Kraịst ibe ya ka ha ghara ịda mbà. N’akwụkwọ ozi o degaara ndị Filipaị, o kwuru ihe ga-enyere anyị aka ịna-atachi obi n’ọsọ ndụ a anyị na-agba. N’isiokwu a, anyị ga-amụta otú anyị ga-esi na-eme ihe ahụ Pọl ji ike mmụọ nsọ dee.