Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anyị chọrọ ka ndị ezinụlọ anyị anyị mara Jehova. Ma, ọ bụ ha ga-ekpebi ma hà ga-efe ya ma ọ bụ na ha agaghị efe ya. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe ndị anyị nwere ike ime ka ọ dịrị ha mfe ige anyị ntị.