Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ụdị ihe ahụ nwekwara ike ime ụmụnna ndị e nyere ọrụ n’ọgbakọ. E nwere afọ ole ha ga-eru, ha enyefezie ụmụnna ndị na-akatabeghị ahụ́ ọrụ ndị ha na-arụbu. Gụọ isiokwu bụ́ “Ndị Kraịst Merela Agadi, Jehova Ji Ozi Unu Na-ejere Ya Kpọrọ Ihe,” nke gbara n’Ụlọ Nche Septemba 2018, nakwa isiokwu bụ́ “Ka Obi Na-eru Gị Ala n’Agbanyeghị Otú Ihe Nwere Ike Isi Gbanwee ná Ndụ Gị,” nke gbara n’Ụlọ Nche Ọktoba 2018.