Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe mere anyị kwesịrị iji na-erubere Jehova isi. Anyị ga-amatakwa ihe ndị okenye, ndị nna, na ndị nne kwesịrị iji ikike Chineke nyere ha na-eme. Ha nwere ike ịmụta ọtụtụ ihe n’aka Gọvanọ Nehemaya, Eze Devid, na Meri nne Jizọs.