Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ị chọọ ịhụ ebe a kọwakwuru ihe niile ga-eme tupu agha Amagedọn, gụọ isi nke 21 n’akwụkwọ Alaeze Chineke Amalitela Ịchị! Ị chọọ ịhụ ebe a kọwakwuru ihe gbasara ọgụ ahụ Gọg nke Megọg ga-alụso ndị Chineke na otú Jehova ga-esi chebe ndị ya n’Amagedọn, gụọ isi nke 17 na nke 18 n’akwụkwọ Pure Worship of Jehovah—Restored At Last!