Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ife Jehova na-atọ anyị ụtọ. Ma, ọ̀ bụ naanị ya ka anyị na-efe? Ọ bụ ihe ndị anyị na-ekpebi ime ga-egosi ma ànyị na-efe naanị ya. Ka anyị leba anya n’ihe abụọ anyị na-eme ná ndụ ga-enyere anyị aka ịmata ma ọ̀ bụ naanị Jehova ka anyị na-efe.