Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ka ọgwụgwụ ụwa a na-eru nso, anyị niile kwesịrị ime ka anyị na ụmụnna anyị na-adịkwu ná mma. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe anyị nwere ike ịmụta n’ihe mere Jeremaya. Anyị ga-elebakwa anya n’otú anyị na ụmụnna anyị ịdị ná mma ugbu a ga-esi baara anyị uru ma nsogbu bịara anyị.