Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWA FOTO: Ihe e sere ebe a bụ ihe nwere ike ime n’oge “oké mkpagbu” na-abịanụ. Ihe a bụ ebe ụmụnna ụfọdụ gara zoo n’ụlọ otu nwanna. Ha na-akasi ibe ha obi n’oge nsogbu n’ihi na ha dị n’ezigbo mma. Foto atọ dị ebe a gosiri na ụmụnna ndị ahụ na ibe ha adịla n’ezigbo mma tupu oké mkpagbu ahụ amalite.