Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jehova haziri otú ndị Izrel oge ochie ga-esi nwere onwe ha. Baịbụl kpọrọ ya Jubili. Ndị Kraịst anaghị edebe Iwu Mozis. Ma, ịmụ gbasara Jubili ga-abara anyị uru. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’otú Jubili ga-esi chetara anyị ihe ọma Jehova meere anyị nakwa uru o nwere ike ịbara anyị.