Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ ndị kweere na Chineke dị. Ma, ha amaghị ya n’eziokwu. Olee ihe ịma Jehova pụtara? Oleekwa ihe anyị ga-amụta n’otú Mozis na Eze Devid si mee ka ha na Jehova dịrị ná mma? A ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu a.