Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Di na nwunye hà kwesịrị ịmụ ụmụ? Ha kpebie na ha ga-amụ, ụmụ ole ka ha kwesịrị ịmụ? Olee otú ha kwesịrị isi zụọ ụmụ ha ka ha hụ Jehova n’anya ma na-efe ya? Isiokwu a ga-eleba anya n’ihe ndị na-eme n’oge anyị a, lebakwa anya n’ihe Baịbụl kwuru ga-enyere anyị aka ịza ajụjụ ndị a.