Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a b Buru n’obi na: Malite n’Usoro Ihe Omume nke ọnwa a gawa, nwa akwụkwọ ọ bụla ga-enwe ihe ọmụmụ e dere n’ime akara ngebichi () ọ ga-elekwasị anya na ya mee ihe omume ya. Ihe ọmụmụ ahụ ga-esi na broshọ bụ́ Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe (th).