Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ nsogbu bịaara Pọl onyeozi ná ndụ ya. N’oge ihe siiri ya ike, ụfọdụ ụmụnna nyeere ya ezigbo aka. Anyị ga-achọpụta ihe atọ mere ụmụnna ndị a ji na-eme nke ọma n’inyere ndị ọzọ aka. Anyị ga-amatakwa ihe ndị anyị ga na-eme iji na-enyere ndị ọzọ aka otú ahụ ha mere.