Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWAKWU: Akara. E nwere ike iwepụ akara ahụ. Mana, mgbe a ga-eme ka ọ dịgide bụ mgbe ọ fọrọ ntakịrị ka onye e tere mmanụ kwesịrị ntụkwasị obi nwụọ ma ọ bụkwanụ mgbe ọ fọrọ ntakịrị ka oké mkpagbu malite.—Efe. 4:30; Mkpu. 7:2-4; gụọ Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, nke Eprel 2019, peeji nke 8.