Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’afọ a, a ga-eme Ncheta Ọnwụ Jizọs na Tuzdee, abalị asaa n’ọnwa Eprel. Olee otú anyị kwesịrị isi na-ele ndị na-ata achịcha e ji eme Ncheta Ọnwụ Jizọs anya? Ò kwesịrị ịna-echu anyị ụra ma ọ bụrụ na mmadụ ole sịrị na ha bụ ndị e tere mmanụ na-ebukwu ibu? Anyị ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu a. Isiokwu a si na nke gbara n’Ụlọ Nche Jenụwarị 2016.