Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Udo dị ná nzukọ Jehova. Ma, anyị nwere ike ime ka udo gharazie ịdị ma anyị mewere ibe anyị anyaụfụ. N’isiokwu a, anyị ga-achọpụta ihe na-akpata anyaụfụ. Anyị ga-amatakwa otú anyị nwere ike isi lụso ya ọgụ na otú anyị ga-esi mee ka udo na-adị.