Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E nwere mgbe ụfọdụ anyị na-echegbu onwe anyị gbasara nsogbu ndị na-abịara anyị. N’isiokwu a, anyị ga-amụ gbasara ndị ohu Jehova atọ a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl chegburu onwe ha, mụọkwa gbasara otú Jehova si kasie onye nke ọ bụla n’ime ha obi, meekwa ka ahụ́ ruo ya ala.