Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Baịbụl kwuru ihe ụfọdụ ga-enyere anyị aka ịma mgbe anyị kwesịrị ikwu okwu na mgbe anyị kwesịrị ịgbachi nkịtị. Anyị mata ihe Baịbụl kwuru ma na-eme ya, anyị ga na-ekwu ihe ndị ga-eme Jehova obi ụtọ.