Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWA FOTO: Mgbe otu di na nwunye na-aga ozi ọma ụlọ n’ụlọ, ha hụrụ (1) ụlọ e doziri nke ọma e ji okooko osisi chọọ mma; (2) ụlọ ezinụlọ nwere ụmụaka bi; (3) ụlọ ime ya na èzí ya ruru unyi; nakwa (4) ụlọ ndị bi na ya bụ ndị okpukpe. Olee ebe ị ga-akacha ahụ onye nwere ike ịghọ onye na-eso ụzọ Jizọs?