Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe Devid kpere n’ekpere e dere n’Abụ Ọma 86:11, 12. Gịnị ka ịtụ egwu aha Jehova pụtara? Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-asọpụrụ aha ukwu ya? Oleekwa otú ịtụ egwu Chineke nwere ike isi mee ka anyị ghara ịdaba n’ọnwụnwa?