Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
f NKỌWA FOTO: Otu nwanna nwaanyị na-anụ ma na-ahụ ihe ndị na-eme ka nwoke na nwoke idina na nwaanyị na nwaanyị idina yie ihe dị mma n’ebe niile n’ụlọ akwụkwọ ha. (N’obodo ụfọdụ, ụcha eke na egwurugwu na-egosi nwoke na nwoke idina na nwaanyị na nwaanyị idina.) O mechara wepụta oge mee nchọnchọ ka okwukwe ya sie ike na ihe o kweere bụ eziokwu. O nyeere ya aka ime ezigbo mkpebi.