Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWA FOTO: Ebe a kpọlitere otu nwoke nwụrụ kemgbe ọtụtụ narị afọ gara aga n’ime otu puku afọ Kraịst na-achị. Ebe otu nwanna na-anwụghị n’Amagedọn ji obi ụtọ na-akụziri otu nwoke ahụ a kpọlitere n’ọnwụ ihe o kwesịrị ime iji rite uru n’àjà Jizọs.