Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jizọs kpọrọ ndị ọ́kụ̀ azụ̀ dị umeala n’obi ma na-arụsi ọrụ ike ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ ya. Taa, Jizọs ka na-akpọkwa ndị nwere àgwà ndị a ka ha bịa bụrụ ndị na-akụta mmadụ. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe ndị a na-amụrụ Baịbụl kwesịrị ime ma ọ bụrụ na ọ na-esiri ha ike ịza òkù a Jizọs na-akpọ.