Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e NKỌWA FOTO: Ebe ụmụnna nwoke na-egosi na ha na-eche banyere ụmụnna nwaanyị otú ahụ Jizọs mere. Otu nwanna nwoke na-enyere ụmụnna nwaanyị abụọ aka imezi ụgbọala ha. Nwanna nwoke nke ọzọ gara leta nwanna nwaanyị nọ n’ọrịa. E nwekwara nwanna nwoke ọzọ ya na nwunye ya gara soro otu nwanna nwaanyị na nwa ya nwaanyị nwee ofufe ezinụlọ.