Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ì bi n’obodo ebe i nweere onwe gị ife Jehova? Ọ bụrụ otú ahụ, gịnị ka i ji oge a e nwere udo na-eme? Isiokwu a ga-enyere gị aka ịmata otú ị ga-esi eṅomi Eze Esa chịrị Juda, ṅomiekwa Ndị Kraịst oge mbụ. Ha ji oge e nwere udo mee ihe bara uru.