Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a The Finished Mystery bụ mpịakọta nke asaa nke akwụkwọ Studies in the Scriptures. “ZG” bụ The Finished Mystery nke nwere mkpo dị fere fere. Ọ bụ ya ka e ji mere Ụlọ Nche nke March 1, 1918. “Z” nọchiri anya Zion’s Watch Tower, ebe “G,” bụ́ mkpụrụ akwụkwọ nke asaa, nọchiri anya mpịakọta nke asaa.