Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha mee ndị mmadụ ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ ya, nakwa ka ha kụziere ha idebe ihe niile o nyere n’iwu. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú anyị ga-esi eme ihe a Jizọs kwuru. Ihe ụfọdụ e kwuru n’isiokwu a si n’Ụlọ Nche July 1, 2004, peeji nke 14 ruo na nke 19.